
Naijiria ọ̀ kàgbùrù ńkwékọ́rị́tá àzụ́máhị́á àkụ̀ ọ̀nàtàràchí yá nà US nwèrè n’íhì ḿmáchí visa?
Ótù onye nà Facebook ekwuola na Naijiria emegwarụla mgbachibido visa nke mba US site n’ịkwụsị nkwekọrịta azụmahịa akụ ọnatarachi dị n’etiti obodo abụọ a. N’ihe ngosị nkeji iri abụọ n’otu nke e bipụtara n’ụbọchị abụọ nke ọnwa Julaị, Dabreezy Comedy, ótù …